Drenco Ebe M Si lyrics

ionicons-v5-k ionicons-v5-j
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0-9
 
TabCrawler.ComD / Drenco / Ebe M Si log in ] [ register ]
TABCRAWLER Online Sheet Music & Lyrics Archive Member Votes: 0 / 5(0 votes)
TAB VIEWS for ebe m si lyrics: 36

To to be able to download PDF tabs, rate, comment & submit guitar tabs, bass tabs, keyboard tab, lyrics and drum tab files you must LOGIN TO TABCRAWLER Online Guitar Tabs & Guitar Pro, Bass Tab, Drum Tabs Archive MEMBERS ONLY AREA.
[PRINT]
Did this lyrics for ebe m si help you?
You must LOGIN to rate this lyrics.
Help us improve the tab & lyrics archive!

Ebe M Si by Drenco Ebe M Si lyrics [Chorus] I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si Yea ay ay ay I say Ay ay ay ay x2 [Drenco] Yea, o kwa o kwa that ibo boy, Drenco! O bu n'imaro kwa mu na gi a kwuro kwa Ana m akowa n' o bu n'egwua elero kwa Naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa Maka n' anyiwa bu ndi igbo di egwu Otu anyi si achu this money n' uwa eyi egwu A bia kwa n' umu nwanyi anyi nwere di best Umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs Ju go di ese, I choro ndi igbo nye go di efe O nwero kwa, I gwa gi eziokwu anyi enwero di efe Enugu ka bu kwa ebe m si, coal city! Ebe oyi gi nwere ike I pia gi nime ochichi No pity, I don take am to las gidi O n' ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi Nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy O buru n' I no na streets make you take am easy [Chorus] I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si Yea ay ay ay I say Ay ay ay ay x2 Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Ay ay, nwa naija ka m bu Ay ay, asi m nwa naija ka m bu x2 [Chorus] I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si Yea ay ay ay I say Ay ay ay ay x2

TAB AND LYRICS COMMENTS:

There is no comments for the ebe m si lyrics sheet music yet. Please post one now!

© 2020 TabCrawler Online Guitar Tab and Music Lessons Archive